Music

Phyno – Bia

Phyno Bia

Phyno – Bia

The head frontier and boss of Penthauze Records, Phyno unleashes a new debut single titled “Bia“.

The track “Bia” is off Phyno’s fourth studio album “Something To Live For” which houses 16 tracks and features artists like Olamide, Flavour, Peruzzi, The Cavemen., D Smoke, Bee Pee, Pappy Kojo, Jay Teazer and others.

This albums shows extremely how the indigenous rapper and songwriter expresses himself.

Quotable Lyrics:

Amara Chineke emewom’ mma
Áká Chineke asawom’ njọ
Ọbara Chineke emewom’ mma o
Omeokachie
Chineke emewom’ mma
Amara Chineke emewom’ mma
Áká Chineke asawom’ njọ
Ọbara Chineke emewom’ mma o
Omeokachie
Chineke emewom’ mma o
Igirigi nké ndị nsọ
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ
Mepee ọ n’uzo enụ ìgwè
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ
Obi n’ígwé anyị ná ayo nụ gị
Bịa ọ, bịa ọ, bịa o
Lele
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ
Febe lu Chineke áká ọ
Tobe yá ná ọbụ Ezé ọ
‘Cause he don reason my matter o
Wè gaziere lum’ ana ezé o
Even when I no get money
Guaranteed that I get somebody
Everyday you dey watch over me
Send your blessings to come follow me
Ụwa cho ịgba jim áká o
Only you be the answer o
Give me signs, give me wonder o
I go serve you my lifetime
‘Cause your love is enough, màkà Chi
And ọgba jụọ
Na you dey cover me
All days of my life
Igirigi nké ndị nsọ
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ
Mepee ọ n’uzo enụ ìgwè
Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ
Obi n’ígwé anyị ná ayo nụ gị
Bịa ọ, bịa ọ, bịa o

Listen and share your thoughts below:

Phyno – Bia MP3 DOWNLOAD

Leave a Comment